36 Mmụọ ozi+ Jehova wee gaa gbuo otu narị puku na iri puku mmadụ asatọ na puku ise n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu.+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, lee, ha niile bụ ozu ozu.+
6 Gbuonụ agadi, nwa okorobịa na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke na nwatakịrị na ndị inyom,+ gbuchaanụ ha. Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso,+ unu ga-amalitekwa n’ebe nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị agadi, bụ́ ndị nọ n’ihu ụlọ ahụ.+