Jenesis 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m ga-ekpe mba ha ga-agbara ohu ikpe,+ e mesịakwa, ha ga-eburu ọtụtụ akụ̀ pụọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-eli ndị Jehova gburu n’etiti ha, ya bụ, ụmụ niile e bu ụzọ mụọ;+ Jehova mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi ha dị iche iche.+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+ Abụ Ọma 105:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee gbuo ihe ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala ha,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha.+ Abụ Ọma 136:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Keleenụ Onye gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Ndị Hibru 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ okwukwe ka o ji mee ememme ngabiga,+ fesakwa ọbara n’awara ụzọ,+ ka onye mbibi ahụ wee ghara ibitụ ndị ha e bu ụzọ mụọ aka.+
4 Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-eli ndị Jehova gburu n’etiti ha, ya bụ, ụmụ niile e bu ụzọ mụọ;+ Jehova mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi ha dị iche iche.+
10 Keleenụ Onye gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Ndị Hibru 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ okwukwe ka o ji mee ememme ngabiga,+ fesakwa ọbara n’awara ụzọ,+ ka onye mbibi ahụ wee ghara ibitụ ndị ha e bu ụzọ mụọ aka.+
28 Ọ bụ okwukwe ka o ji mee ememme ngabiga,+ fesakwa ọbara n’awara ụzọ,+ ka onye mbibi ahụ wee ghara ibitụ ndị ha e bu ụzọ mụọ aka.+