Ọpụpụ 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo n’etiti abalị na Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt,+ malite n’ọkpara Fero bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ruo n’ọkpara onye a dọtara n’agha nke nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa anụ ụlọ ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+ Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, o gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ha n’ụlọikwuu Ham.+ Abụ Ọma 135:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye gburu ihe niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Ma mmadụ ma anụmanụ.+
29 O wee ruo n’etiti abalị na Jehova gburu nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ala Ijipt,+ malite n’ọkpara Fero bụ́ onye nọ ọdụ n’ocheeze ruo n’ọkpara onye a dọtara n’agha nke nọ n’ụlọ mkpọrọ, nakwa nwa anụ ụlọ ọ bụla e bu ụzọ mụọ.+