13 O wee malite ịsị Ebram: “Ka o doo gị anya na mkpụrụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha,+ ha ga-agbakwara ha ohu, ndị a ga-emekpakwa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
17 Ana m ekwukwa, sị: Banyere ọgbụgba ndụ ahụ Chineke mere ka ọ dị irè na mbụ,+ Iwu ahụ nke malitere ịdị mgbe narị afọ anọ na iri atọ gasịrị+ adịghị eme ka ọ ghara ịdị irè, ka o wee wepụ nkwa ahụ.+