13 O wee malite ịsị Ebram: “Ka o doo gị anya na mkpụrụ gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha,+ ha ga-agbakwara ha ohu, ndị a ga-emekpakwa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
11 Ndị m hụrụ n’anya, ana m agba unu ume dị ka ndị ala ọzọ na ndị bi nwa oge+ ka unu na-ezere ọchịchọ anụ ahụ́,+ nke bụ́ ihe ndị ahụ na-alụso mkpụrụ obi ọgụ.+