Ọpụpụ 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+ Ọpụpụ 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel gaa gburugburu n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie.+ Ma a haziri ụmụ Izrel n’usoro dị ka ndị agha mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụ.+
26 Ọ bụ ndị a bụ Erọn na Mozis ahụ Jehova gwara, sị:+ “Kpọpụtanụ ụmụ Izrel n’ala Ijipt dị ka ụsụụ ha si dị.”+
18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel gaa gburugburu n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie.+ Ma a haziri ụmụ Izrel n’usoro dị ka ndị agha mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụ.+