Ọpụpụ 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt n’agbata Migdọl na oké osimiri nke chere Bel-zifọn ihu.+ N’ihu ya ka unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ kwalie maa ụlọikwuu na Sọkọt.+
2 “Gwa ụmụ Izrel ka ha laghachi azụ maa ụlọikwuu n’ihu Paịhahaịrọt n’agbata Migdọl na oké osimiri nke chere Bel-zifọn ihu.+ N’ihu ya ka unu ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ.