Ọpụpụ 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel gaa gburugburu n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie.+ Ma a haziri ụmụ Izrel n’usoro dị ka ndị agha mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee si n’Itam kwalie ma tụgharịa chee ihu na Paịhahaịrọt,+ nke chere Bel-zifọn+ ihu; ha wee maa ụlọikwuu n’ihu Migdọl.+
18 N’ihi ya, Chineke mere ka ndị Izrel gaa gburugburu n’ụzọ ala ịkpa nke Oké Osimiri Uhie.+ Ma a haziri ụmụ Izrel n’usoro dị ka ndị agha mgbe ha si n’ala Ijipt na-apụ.+
7 Ha wee si n’Itam kwalie ma tụgharịa chee ihu na Paịhahaịrọt,+ nke chere Bel-zifọn+ ihu; ha wee maa ụlọikwuu n’ihu Migdọl.+