Ọpụpụ 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+ Ọpụpụ 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri.
22 E mesịa, ụmụ Izrel gafere n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala akọrọ,+ ka mmiri ahụ bụụrụ ha mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
8 Ume si n’oghere imi+ gị mere ka mmiri guzoro dị ka mgbidi;O guzoro otu ebe dị ka mmiri e gbochiri egbochi;Mmiri nke na-ekwo ekwo kpụkọrọ n’etiti oké osimiri.