Ọpụpụ 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee were narị ụgbọ ịnyịnya isii a họrọ ahọ na ụgbọ ịnyịnya+ niile ndị ọzọ nke Ijipt, kpọrọkwa ndị dike ka ha nọkwasị na nke ọ bụla n’ime ha.
7 O wee were narị ụgbọ ịnyịnya isii a họrọ ahọ na ụgbọ ịnyịnya+ niile ndị ọzọ nke Ijipt, kpọrọkwa ndị dike ka ha nọkwasị na nke ọ bụla n’ime ha.