2 Ndị Eze 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gaa n’isi mmiri ahụ ma wụnye nnu na ya,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ana m eme ka mmiri a dị mma.+ Ọ gakwaghị egbu mmadụ, ọ gakwaghị akpata ime ọpụpụ.’”
21 O wee gaa n’isi mmiri ahụ ma wụnye nnu na ya,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ana m eme ka mmiri a dị mma.+ Ọ gakwaghị egbu mmadụ, ọ gakwaghị akpata ime ọpụpụ.’”