Ọpụpụ 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+ 2 Ndị Eze 4:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee sị ha: “Kpotenụ ntụ ọka.”* Mgbe ọ wụnyesịrị ya n’ite ahụ, ọ gara n’ihu ịsị: “Wụpụtaranụ ya ndị a ka ha rie.” Ọ dịghịkwa ihe na-emerụ ahụ́ dị n’ite ahụ.+
25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+
41 O wee sị ha: “Kpotenụ ntụ ọka.”* Mgbe ọ wụnyesịrị ya n’ite ahụ, ọ gara n’ihu ịsị: “Wụpụtaranụ ya ndị a ka ha rie.” Ọ dịghịkwa ihe na-emerụ ahụ́ dị n’ite ahụ.+