Ọpụpụ 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+ Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+
25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+