Nehemaya 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na o nwere ihe eze nyere n’iwu maka ha,+ e mekwara ndokwa maka ihe oriri ndị na-abụ abụ ga na-eri, ihe ga-ezuru ha n’ụbọchị.+ Ilu 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+ Matiu 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nye anyị nri taa maka ụbọchị taa;+
23 N’ihi na o nwere ihe eze nyere n’iwu maka ha,+ e mekwara ndokwa maka ihe oriri ndị na-abụ abụ ga na-eri, ihe ga-ezuru ha n’ụbọchị.+
8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+