Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+ Ilu 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+ Matiu 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na echi ga-enwe nchegbu nke ya. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya. 1 Timoti 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ebe anyị nwere ihe oriri na uwe, anyị ga-enwe afọ ojuju n’ihe ndị a.+
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+
8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+
34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na echi ga-enwe nchegbu nke ya. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.