14 “Ugbu a, tụọnụ egwu Jehova,+ feekwanụ ya n’ụzọ na-enweghị ntụpọ nakwa n’eziokwu,+ wepụkwanụ chi niile nna nna unu hà fere n’ofe Osimiri nakwa n’Ijipt,+ feekwanụ Jehova ofufe.
13 Ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha ka unu ga-emeso dị ka onye dị nsọ,+ ọ bụkwa ya ka unu ga na-atụ egwu,+ ọ bụ ya bụ Onye kwesịrị ime ka unu na-ama jijiji.”+