Jenesis 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+ Diuterọnọmi 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị gaghị enwe ntụpọ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ.+ Abụ Ọma 119:80 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Ka obi m debe ụkpụrụ gị n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ka ihere wee ghara ime m.+ Jọn 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke bụ Mmụọ,+ ndị na-efe ya ofufe ga-efe ya ofufe n’ime mmụọ na n’eziokwu.”+
17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+