Diuterọnọmi 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Unu onwe unu ga-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Ọrụ Ndịozi 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+
6 Chineke kwukwara na mkpụrụ ya ga-abụ ndị mbịarambịa+ ná mba ọzọ,+ ndị ahụ ga-emekwa ka ha bụrụ ohu ma mekpaa ha ahụ́ ruo narị afọ anọ.+