5 “‘Ọ bụrụ na àjà ị ga-achụ bụ àjà ọka nke e ji ite dị mbadamba ghee,+ ọ ga-abụ nke e ji ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ, ghee, ọ ga-abụ nke na-ekoghị eko.
9 “‘Àjà ọka* ọ bụla e ghere n’ekwú+ nakwa nke ọ bụla e ji mmanụ ghee n’ime ite nwere afọ+ nakwa nke e ghere n’ite+ bụ nke onye nchụàjà chụrụ ya n’àjà. Ọ ga-aghọ nke ya.+
29 ọbụna ịhụ maka achịcha a na-edo n’usoro+ na ntụ ọka e gwere nke ọma+ maka ịchụ àjà ọka na ịhụ maka achịcha na-ekoghị eko+ dị fere fere+ na achịcha e ji ite ghee+ na ntụ ọka* a gwọrọ agwọ+ na ihe niile e ji atụ ihe n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ iji mata ole ihe dị na otú ihe hà;+