Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+ Levitikọs 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’” Levitikọs 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+ 1 Samuel 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe nwoke ahụ sịrị ya: “Ka ha burugodị ụzọ hụ na ha surere abụba anụ n’ọkụ.+ Mgbe ahụ, were ihe ọ bụla nke na-agụ mkpụrụ obi gị,”+ ọ ga-asị: “Ee e, weta ya ugbu a; ma ọ́ bụghị ya, m ga-ewere ya n’ike!”+
16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
17 “‘Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka, n’ebe niile unu ga-ebi: unu erila abụba ọ bụla ma ọ bụ ọbara ọ bụla+ ma ọlị.’”
8 “‘Ọ ga-ewepụta abụba niile dị n’ehi àjà mmehie ahụ, bụ́ abụba kpuchiri eriri afọ ya, abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
16 Mgbe nwoke ahụ sịrị ya: “Ka ha burugodị ụzọ hụ na ha surere abụba anụ n’ọkụ.+ Mgbe ahụ, were ihe ọ bụla nke na-agụ mkpụrụ obi gị,”+ ọ ga-asị: “Ee e, weta ya ugbu a; ma ọ́ bụghị ya, m ga-ewere ya n’ike!”+