Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+ Levitikọs 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na onye ọ bụla nke riri abụba nke si n’anụ o ji chụọrọ Jehova àjà a na-esure n’ọkụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi riri ya+ n’etiti ndị ya. Levitikọs 7:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye nchụàjà ga-esure abụba ahụ n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà, ma obi ya ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya.+
16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
25 N’ihi na onye ọ bụla nke riri abụba nke si n’anụ o ji chụọrọ Jehova àjà a na-esure n’ọkụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi riri ya+ n’etiti ndị ya.