20 Onye nchụàjà ga-efegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ihe dị nsọ nke dịịrị onye nchụàjà, tinyere obi+ anụ àjà ahụ a na-efegharị efegharị na ụkwụ nke anụ ahụ e nyere n’onyinye.+ E mesịa, onye Naziraịt ahụ nwere ike ịṅụ mmanya.+