Ọpụpụ 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie. Levitikọs 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Ma akpụkpọ ehi ahụ na anụ ya dum, tinyere isi ya na ụkwụ ya na eriri afọ ya na nsị ya,+ Levitikọs 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe a mara ụlọikwuu.+ Ọ bụ àjà mmehie.
27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+