Levitikọs 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ ga-ahụ na e bupụrụ ha dum ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ wee buga ha n’ebe dị ọcha, n’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara,+ ọ ga-atụkwasị ha n’elu nkụ kpọọ ha ọkụ.+ N’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara ka a ga-akpọ ha ọkụ. Levitikọs 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee mee ka a kpọọ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na anụ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Ndị Hibru 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
12 ọ ga-ahụ na e bupụrụ ha dum ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu+ wee buga ha n’ebe dị ọcha, n’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara,+ ọ ga-atụkwasị ha n’elu nkụ kpọọ ha ọkụ.+ N’ebe a na-awụsa ntụ nke ya na abụba gwakọtara ka a ga-akpọ ha ọkụ.
17 O wee mee ka a kpọọ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na anụ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+