35 Unu ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ehihie na abalị ruo ụbọchị asaa,+ unu ga-echerịrị nche ahụ Jehova nyere n’iwu,+ ka unu ghara ịnwụ; n’ihi na otú a ka e nyere m n’iwu.”
27 Ha ga-eme ya ụbọchị ahụ niile. Ọ ga-erukwa na, malite n’ụbọchị nke asatọ+ gaa n’ihu, ndị nchụàjà ga-achụ àjà unu a na-esurecha n’ọkụ na àjà udo unu n’elu ebe ịchụàjà ahụ; ihe unu ga-atọkwa m ụtọ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”