Ọpụpụ 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+ Ọpụpụ 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ebube Jehova+ wee dịgide n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii wee kpuchie ya ruo ụbọchị isii. N’ikpeazụ, n’ụbọchị nke asaa, o si n’ígwé ojii kpọọ Mozis.+ Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. 2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.
10 O wee ruo na ozugbo Erọn gwasịrị nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, ha tụgharịrị chee ihu n’ala ịkpa ahụ, ma, lee, ebube Jehova pụtara ìhè n’ígwé ojii.+
16 Ebube Jehova+ wee dịgide n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii wee kpuchie ya ruo ụbọchị isii. N’ikpeazụ, n’ụbọchị nke asaa, o si n’ígwé ojii kpọọ Mozis.+
14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.