Levitikọs 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee were obi anụ ahụ,+ fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ ghọrọ òkè Mozis n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Ọnụ Ọgụgụ 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Anụ ha ga-abụkwa nke gị. Dị ka obi anụ àjà a na-efegharị efegharị nakwa dị ka ụkwụ aka nri ya, ha ga-abụ nke gị.+
29 Mozis wee were obi anụ ahụ,+ fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+ Ọ ghọrọ òkè Mozis n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
18 Anụ ha ga-abụkwa nke gị. Dị ka obi anụ àjà a na-efegharị efegharị nakwa dị ka ụkwụ aka nri ya, ha ga-abụ nke gị.+