26 Ị ga-ewere obi ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ nke bụ́ maka Erọn, ma fegharịa ya ka ọ bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova, ọ ga-abụkwa òkè gị.
34 N’ihi na m na-anara ụmụ Izrel obi anụ àjà a na-efegharị efegharị+ na ụkwụ anụ nke bụ́ òkè dị nsọ site n’àjà udo ha, m ga-anara ha ụmụ Izrel nye Erọn bụ́ onye nchụàjà na ụmụ ya, ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.