Levitikọs 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma mkpụrụ obi ọ bụla nke riri anụ nwụworo anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.
15 Ma mkpụrụ obi ọ bụla nke riri anụ nwụworo anwụ ma ọ bụ nke anụ ọhịa dọgburu,+ ma ọ̀ bụ nwa afọ ma ọ bụ mbịarambịa, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede;+ ọ ga-aghọkwa onye dị ọcha.