Levitikọs 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya. Mak 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee zipụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya, sị ha: “Gaanụ n’ime obodo, otu nwoke nke bu udu mmiri ga-ezute unu.+ Soronụ ya,
28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya.
13 O wee zipụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya, sị ha: “Gaanụ n’ime obodo, otu nwoke nke bu udu mmiri ga-ezute unu.+ Soronụ ya,