Levitikọs 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma ite ụrọ+ ọ bụla nke ozu nke ọ bụla n’ime ha dabara, ihe ọ bụla dị n’ime ya ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha, unu ga-akụrikwa ya.+ Levitikọs 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-akụrikwa ite ụrọ nke onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka;+ a ga-ejikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi mee.+
33 Ma ite ụrọ+ ọ bụla nke ozu nke ọ bụla n’ime ha dabara, ihe ọ bụla dị n’ime ya ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha, unu ga-akụrikwa ya.+
12 A ga-akụrikwa ite ụrọ nke onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka;+ a ga-ejikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi mee.+