Levitikọs 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-akụrikwa ite ụrọ nke onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka;+ a ga-ejikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi mee.+ Aịzaya 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-etiwakwa ya dị ka ebe e tiwara nnukwu ite ndị ọkpụite kpụrụ,+ nke a kụrụ righirighi n’emereghị ya ebere, nke na a pụghị ịhụ n’iberibe ya ibe eju a ga-eji agụta ọkụ n’ekwú ọkụ ma ọ bụ nke a ga-eji kuru mmiri n’ebe apịtị dị.”+
12 A ga-akụrikwa ite ụrọ nke onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ metụrụ aka;+ a ga-ejikwa mmiri saa arịa ọ bụla e ji osisi mee.+
14 A ga-etiwakwa ya dị ka ebe e tiwara nnukwu ite ndị ọkpụite kpụrụ,+ nke a kụrụ righirighi n’emereghị ya ebere, nke na a pụghị ịhụ n’iberibe ya ibe eju a ga-eji agụta ọkụ n’ekwú ọkụ ma ọ bụ nke a ga-eji kuru mmiri n’ebe apịtị dị.”+