Levitikọs 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya. Levitikọs 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma ite ụrọ+ ọ bụla nke ozu nke ọ bụla n’ime ha dabara, ihe ọ bụla dị n’ime ya ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha, unu ga-akụrikwa ya.+
28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya.
33 Ma ite ụrọ+ ọ bụla nke ozu nke ọ bụla n’ime ha dabara, ihe ọ bụla dị n’ime ya ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha, unu ga-akụrikwa ya.+