Joshụa 24:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jọshụa wee gwa mmadụ niile, sị: “Unu enweghị ike ife Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke dị nsọ;+ ọ bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Ọ gaghị agbaghara nnupụisi unu na mmehie unu.+ 1 Samuel 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+ 1 Samuel 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị Bet-shimesh sịkwara: “Ònye pụrụ iguzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke a dị nsọ,+ oleekwa ndị ọ ga-agakwuru hapụtụ anyị aka?”+
19 Jọshụa wee gwa mmadụ niile, sị: “Unu enweghị ike ife Jehova, n’ihi na ọ bụ Chineke dị nsọ;+ ọ bụ Chineke nke chọrọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+ Ọ gaghị agbaghara nnupụisi unu na mmehie unu.+
2 Ọ dịghị onye dị nsọ nke dị ka Jehova, n’ihi na ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga gị;+Ọ dịghịkwa oké nkume nke dị ka Chineke anyị.+
20 Ndị Bet-shimesh sịkwara: “Ònye pụrụ iguzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke a dị nsọ,+ oleekwa ndị ọ ga-agakwuru hapụtụ anyị aka?”+