Diuterọnọmi 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Kpachara anya maka ihe otiti ekpenta+ ka i wee lezie anya nke ọma mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa gị.+ Dị nnọọ ka m nyere ha n’iwu, otú ahụ ka unu ga-elezi anya+ mee.
8 “Kpachara anya maka ihe otiti ekpenta+ ka i wee lezie anya nke ọma mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa gị.+ Dị nnọọ ka m nyere ha n’iwu, otú ahụ ka unu ga-elezi anya+ mee.