Levitikọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta ka e were ya chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ ga-esi n’anụ ufe, ọ ga-esi ná nduru+ ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu+ weta ya. Levitikọs 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ọ ga-achụ otu n’ime nduru ahụ ma ọ bụ otu n’ime kpalakwukwu ahụ aka ya ruru n’àjà,+ Levitikọs 14:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ọ ga-ewere nnụnụ abụọ+ na osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop sachapụ ụlọ ahụ mmehie.
14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta ka e were ya chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ ga-esi n’anụ ufe, ọ ga-esi ná nduru+ ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu+ weta ya.
49 Ọ ga-ewere nnụnụ abụọ+ na osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop sachapụ ụlọ ahụ mmehie.