Levitikọs 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 mgbe ahụ onye nchụàjà ga-enye iwu ka o weta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị dị ọcha+ nakwa osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop+ iji mee onwe ya ka ọ dị ọcha. Ọnụ Ọgụgụ 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye nchụàjà ga-ewere osisi sida+ na ahịhịa hisop+ na ákwà na-acha uhie uhie+ tụba n’ime ọkụ ahụ na-ere nne ehi ahụ.
4 mgbe ahụ onye nchụàjà ga-enye iwu ka o weta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị dị ọcha+ nakwa osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop+ iji mee onwe ya ka ọ dị ọcha.
6 Onye nchụàjà ga-ewere osisi sida+ na ahịhịa hisop+ na ákwà na-acha uhie uhie+ tụba n’ime ọkụ ahụ na-ere nne ehi ahụ.