Levitikọs 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu batara n’ala ahụ m ga-enye unu, unu ewee wee ihe ubi ya, unu ga-ewetara onye nchụàjà otu ùkwù ọka* nke si n’ihe mbụ+ unu wetara n’ubi unu. Ọnụ Ọgụgụ 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Unu ga-agafe Jọdan ịbanye n’ala Kenan.+ Diuterọnọmi 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ ga-erukwa na mgbe ị ga-emesị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, mgbe i nwetakwara ya ma biri n’ime ya,+
10 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu batara n’ala ahụ m ga-enye unu, unu ewee wee ihe ubi ya, unu ga-ewetara onye nchụàjà otu ùkwù ọka* nke si n’ihe mbụ+ unu wetara n’ubi unu.
26 “Ọ ga-erukwa na mgbe ị ga-emesị banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, mgbe i nwetakwara ya ma biri n’ime ya,+