Diuterọnọmi 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-erukwa na, n’ihi na unu na-ege ntị ná mkpebi ikpe ndị a, na-edebekwa ha ma na-eme ha,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-edebere gị ọgbụgba ndụ+ na obiọma, bụ́ ndị ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+ Diuterọnọmi 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha. Ilu 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọbụbụ ọnụ Jehova na-adịkwasị ụlọ onye ajọ omume,+ ma ebe obibi nke ndị ezi omume ka ọ na-agọzi.+
12 “Ọ ga-erukwa na, n’ihi na unu na-ege ntị ná mkpebi ikpe ndị a, na-edebekwa ha ma na-eme ha,+ Jehova bụ́ Chineke gị ga-edebere gị ọgbụgba ndụ+ na obiọma, bụ́ ndị ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
15 Jehova ga-ewepụrụ gị ọrịa niile; ọ gaghị eme ka ị rịa ọrịa ọjọọ niile nke Ijipt bụ́ ndị ị maara,+ ma ọ ga-eme ka ndị niile kpọrọ gị asị rịa ha.