Diuterọnọmi 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ngọzi a niile ga-abịakwara gị ma chụkwute gị,+ n’ihi na ị na-ege ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị: Job 42:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee gọzie+ ikpeazụ Job karịa mmalite ya,+ o wee nwee atụrụ dị puku iri na anọ na kamel dị puku isii na puku ehi abụọ e jikọrọ abụọ abụọ nakwa otu puku nne ịnyịnya ibu. Abụ Ọma 37:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+
12 Jehova wee gọzie+ ikpeazụ Job karịa mmalite ya,+ o wee nwee atụrụ dị puku iri na anọ na kamel dị puku isii na puku ehi abụọ e jikọrọ abụọ abụọ nakwa otu puku nne ịnyịnya ibu.
25 Ọ dị mgbe m bụ nwata, emewokwa m agadi,+Ma ahụbeghị m ka a hapụrụ onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume kpamkpam,+Ahụbeghịkwa m ụmụ ya ka ha na-arịọ nri.+