Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+

  • Joshụa 7:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Jọshụa na Izrel dum wee kpọrọ Ekan+ nwa Zira, chịrịkwa ọlaọcha ahụ na uwe ahụ pụrụ iche na mkpirisi ọlaedo ahụ,+ kpọrọkwa ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom, kpụrụkwa ehi ya na ịnyịnya ibu ya na ìgwè ewu na atụrụ ya, burukwa ụlọikwuu ya na ihe niile bụ́ nke ya, ha wee were ha bịarute na ndagwurugwu Ekọ.+

  • Esta 9:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ma mgbe Esta batara n’ihu eze, o ji ihe ahụ e dere ede+ n’aka wee sị: “Ka nkata ọjọọ+ a ọ kpaworo megide ndị Juu kpudo ya”;+ ha wee kwụwa ya na ụmụ ya n’elu osisi.+

  • Zekaraya 5:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 ‘Emewo m ka o fere gawa,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ọ ga-abanye n’ụlọ onye ohi nakwa n’ụlọ onye ji aha m na-aṅụ iyi ụgha;+ ọ ga-ebiri ebiri n’ime ụlọ ya wee kpochapụ ya na osisi ya nakwa nkume ya.’”+

  • Ndị Rom 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+

  • Ndị Kọlọsi 3:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ ka ọnụma Chineke ji abịa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya