Ọpụpụ 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ị ga-ewerekwa ihe mkpuchi+ ahụ kpuchie Igbe ahụ, n’ime Igbe ahụ ka ị ga-etinyekwa ihe àmà m ga-enye gị. Ọpụpụ 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+
21 Ị ga-ewerekwa ihe mkpuchi+ ahụ kpuchie Igbe ahụ, n’ime Igbe ahụ ka ị ga-etinyekwa ihe àmà m ga-enye gị.
29 O wee ruo mgbe Mozis gbadatara n’Ugwu Saịnaị na Mozis bu mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ mgbe o si n’ugwu ahụ gbadata,+ ma Mozis amaghị na ihu ya na-enwupụta ìhè n’ihi na ya na ya kwurịtara okwu.+