5 Ma a mara ya ube+ n’ihi mmebi iwu anyị;+ a nọkwa na-echi ya ọnụ n’ala n’ihi njehie anyị.+ A pịara ya ụtarị nke ga-eme ka anyị nwee udo,+ a gwọrọ anyị+ n’ihi ọnyá ya.+
3 Ee, n’oge gara aga, anyị niile mere omume n’etiti ha dị ka ọchịchọ anụ ahụ́ anyị si dị,+ na-eme ihe anụ ahụ́+ anyị na echiche anyị chọrọ, anyị bụkwa ụmụ ọnụma+ site n’ọmụmụ ọbụna dị ka ndị ọzọ.