19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+
20 na isi n’aka ya mee ka ya na ihe ndị ọzọ+ niile dị ná mma+ site n’iji ọbara+ ahụ ọ wụsịrị n’osisi ịta ahụhụ+ mee udo,+ n’agbanyeghị ma ọ̀ bụ ihe ndị dị n’elu ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’eluigwe.