Ọnụ Ọgụgụ 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+ Ndị Hibru 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+
3 Ma ọ̀ bụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị, unu ga-akpọpụ ya. Unu ga-akpọpụ ha ka ha gaa ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ha ghara imerụ+ ụlọikwuu nke ndị mụ onwe m bi n’etiti ha.”+
11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+