Levitikọs 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee mee ka a kpọọ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na anụ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
17 O wee mee ka a kpọọ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na anụ ya na nsị ya ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu,+ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.