2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+
9 Ma ọ bụrụ na mmadụ ọ bụla anwụọ na mberede n’akụkụ ya,+ o wee merụọ isi o ji bụrụ onye Naziraịt, ọ ga-akpụ+ isi ya n’ụbọchị a ga-eme ka ọ dị ọcha. N’ụbọchị nke asaa ka ọ ga-akpụ isi ya.
6 Ma e nwere ndị ikom mkpụrụ obi+ nwụrụ anwụ mere ka ha bụrụ ndị na-adịghị ọcha, nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe àjà ememme ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịara n’ihu Mozis na Erọn n’ụbọchị ahụ.+