Hagaị 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hagaị wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na onye mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha emetụ nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ahụ́, ọ̀ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha?”+ Ndị nchụàjà wee zaa, sị: “Ọ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha.”
13 Hagaị wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ bụrụ na onye mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha emetụ nke ọ bụla n’ime ihe ndị a ahụ́, ọ̀ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha?”+ Ndị nchụàjà wee zaa, sị: “Ọ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha.”