Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 7:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi emetụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha aka, bụ́ ihe na-adịghị ọcha si n’ahụ́ mmadụ pụta+ ma ọ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha+ ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha nke a na-asọ oyi,+ wee rie ụfọdụ n’ime anụ àjà udo, bụ́ nke a chụụrụ Jehova n’àjà, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.’”

  • Ọnụ Ọgụgụ 5:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ma e nwere ndị ikom mkpụrụ obi+ nwụrụ anwụ mere ka ha bụrụ ndị na-adịghị ọcha, nke mere na ha enweghị ike ịkwadebe àjà ememme ngabiga n’ụbọchị ahụ. N’ihi ya, ha bịara n’ihu Mozis na Erọn n’ụbọchị ahụ.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 19:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Onye ọ bụla nke metụrụ ozu mkpụrụ obi ọ bụla bụ́ mmadụ+ aka ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 31:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Ma unu onwe unu, maanụ ụlọikwuu ná mpụga ụlọikwuu anyị ruo ụbọchị asaa. Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi+ na onye ọ bụla nke metụrụ onye e gburu egbu aka,+ unu ga-eme onwe unu ka unu dị ọcha+ n’ụbọchị nke atọ nakwa n’ụbọchị nke asaa, ma unu ma ndị unu dọọrọ n’agha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya