14 Ka ọ dị ugbu a, ị kpọbabeghị anyị n’ala ọ bụla nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ ka i wee nye anyị ala na ubi vaịn. Ọ̀ bụ anya ndị ikom ahụ ka ị chọrọ ịghụpụta? Anyị agaghị abịa!”
15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+